Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb18 Disemba p. 5
  • Jiri Abụ Na-eto Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Abụ Na-eto Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Bụkuo Jehova Abụ Otuto
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
  • Abụ Alaeze Na-eme Ka Anyị Nwee Obi Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Abụ Ọhụrụ Ndị Anyị Ga-eji Na-efe Jehova
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
mwb18 Disemba p. 5
Bụrụ Enyi Jehova Abụ 84: Na-enyekwu Aka n’Ozi Chineke

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jiri Abụ Na-eto Jehova

Pọl na Saịlas ji abụ too Jehova mgbe ha nọ n’ụlọ mkpọrọ. (Ọrụ 16:25) O doro anya na ịbụ abụ n’oge ahụ nyeere ha aka ịtachi obi. Gịnịkwanụ banyere anyị taa? Ịbụ abụ ndị anyị jị amụ ihe n’ọmụmụ ihe nakwa ịgụ egwú ndị nzukọ Jehova na-ewepụtara anyị nwere ike ịgba anyị ume ma nyere anyị aka ịnọgide na-ekwesị ntụkwasị obi n’oge nsogbu. Ha na-emekwa ka anyị too Jehova. (Ọma 28:7) A gbaala anyị ume ka anyị buru ma ọ́ dịghị ihe ọzọ, ụfọdụ n’ime abụ anyị n’isi. Ị̀ gbalịala ime ya? Anyị nwere ike iji oge anyị ji enwe ofufe ezinụlọ mụọ abụ anyị, ma gbalịa ibu ya n’isi.

LEENỤ VIDIO BỤ́ ỤMỤAKA NDỊ JI ABỤ NA-ETO JEHOVA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Ebe ụmụaka ndị nwaanyị abụọ na-abụ abụ n’ebe a na-etinye abụ anyị na teepụ

    Olee uru ịbụ abụ Alaeze anyị na-abara anyị?

  • Ebe otu nwanna nwaanyị na-akwado ebe a ga-anọ etinye abụ na teepụ

    Olee otú ngalaba na-ahụ maka Vidio na Ihe A Na-egere Egere si akwadebe maka itinye abụ na teepụ?

  • Ebe otu ezinụlọ na-abụ abụ n’oge ofufe ezinụlọ ha

    Olee otú ụmụaka na ndị ezinụlọ ha si akwadebe maka abụ a ga-etinye na teepụ?

  • Ebe ụmụaka na-abụ abụ a ga-etinye na teepụ

    Olee abụ Alaeze ndị kacha amasị gị, n’ihi gịnịkwa?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya