Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jenụwarị p. 4
  • Pọl Kpọkuru Siza, Mechaakwa Gbaara Eze Herod Agrịpa Àmà

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Pọl Kpọkuru Siza, Mechaakwa Gbaara Eze Herod Agrịpa Àmà
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • E Boro Pọl Ebubo na Ọ Bụ Ajọọ Mmadụ na Onye Na-akpali Ndị Ọzọ Imegide Ọchịchị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jenụwarị p. 4
Ebe Pọl guzo n’ihu Eze Herọd Agrịpa, mechaakwa zie ya ozi ọma

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 25-26

Pọl Kpọkuru Siza, Mechaakwa Gbaara Eze Herod Agrịpa Àmà

25:11; 26:1-3, 28

Ọ bụ eziokwu na anyị ekwesịghị ichegbu onwe anyị maka ihe anyị ga-ekwu ma ọ bụrụ na ‘akpụpụ anyị n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze,’ ma, anyị kwesịrị ‘ịdị njikere mgbe niile ịzara ọnụ anyị’ n’ihu onye ọ bụla nke jụrụ anyị ihe mere anyị ji nwee olileanya ahụ anyị nwere. (Mat. 10:18-20; 1 Pita 3:15) Ọ bụrụ na ndị mmegide agbalịa iji “iwu na-akpa nkata nsogbu,” olee otú anyị nwere ike isi mee ka Pọl?—Ọma 94:20.

  • Anyị na-eji ihe iwu obodo kwuru gbachitere ozi ọma anyị.—Ọrụ 25:11

  • Anyị na-eji nkwanye ùgwù agwa ndị ọchịchị okwu.—Ọrụ 26:2, 3

  • Ọ dị mkpa, anyị na-akọwara ha otú ozi ọma anyị si abara anyị na ndị ọzọ uru.—Ọrụ 26:11-20

Ebe otu nwanna nwaanyị guzo n’ihu ọkàikpe na-agbara ya àmà

Ì chetụla banyere ihe i nwere ike ịzaghachi onye jụrụ gị ajụjụ banyere ihe i kweere?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya