Jenụwarị 21-27
ỌRỤ NDỊOZI 25-26
Abụ nke 73 na Ekpere
Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Pọl Kpọkuru Siza, Mechaakwa Gbaara Eze Herod Agrịpa Àmà”: (Nkeji 10)
Ọrụ 25:11—Pọl ji ikike o nwere dị ka nwa amaala Rom kpọkuo Siza ka o leba anya n’okwu ya (bt 198 ¶6)
Ọrụ 26:1-3—Pọl ji nkà gbaara eziokwu ahụ àmà n’ihu Eze Herọd Agrịpa (bt 198-201 ¶10-16)
Ọrụ 26:28—Ihe ndị Pọl kwuru ruru eze ahụ n’obi (bt 202 ¶18)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)
Ọrụ 26:14—Gịnị bụ ndụdụ e ji achị anụ? (mwbr19.1 ihe a kọwara n’amaokwu a, nwtsty)
Ọrụ 26:27—Olee ihe mere o ji siere Eze Agrịpa ike ikwu okwu mgbe Pọl jụrụ ya ma ò kweere ná ndị amụma? (w03 11/15 16-17 ¶14)
Gịnị ka ọgụgụ Baịbụl nke izu a kụziiri gị gbasara Jehova?
Olee ihe ndị ọzọ ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọrụ 25:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 5) Kpọnye vidio ahụ. Kwurịtakwanụ ihe unu mụtara na ya.
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe e dere na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 2)
Nletaghachi nke Mbụ: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) I mechaa ihe dị na peeji nke mbụ, gị agwa onye ahụ banyere akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị. (th ihe ọmụmụ nke 3)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Otú E Si Mee Ka Ozi Ọma Anyị Bụrụ nke Iwu Kwadoro na Kwebek”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 51
Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)
Abụ nke 122 na Ekpere