Ebe otu onye nlekọta sekit na nwunye ya nọ n’ebe ha na-eje ozi na Frans, n’afọ 1957
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Gịnị bụ aha Chineke?
Amaokwu Baịbụl: Ọma 83:18
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị si mara na Chineke chọrọ ka anyị bụrụ enyị ya?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee otú anyị si mara na Chineke chọrọ ka anyị bụrụ enyị ya?
Amaokwu Baịbụl: Jems 4:8
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị ga-esi bụrụ enyi Chineke?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee otú anyị ga-esi bụrụ enyi Chineke?
Amaokwu Baịbụl: Jọn 17:3
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú anyị ga-esi bụrụ enyi Chineke ebe ọ bụ na anyị anaghị ahụ ya anya?