Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Jenụwarị p. 6
  • Pọl Ji Ụgbọ Mmiri Gawa Rom

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Pọl Ji Ụgbọ Mmiri Gawa Rom
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • A Kpọgara Pọl Rom
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
  • “O Nweghị Onye Ọ Bụla n’Ime Unu Ga-ala n’Iyi”
    ‘Ịgba Àmà nke Ọma Banyere Alaeze Chineke’
  • Pọl Emerie Ihe Isi Ike
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Jenụwarị p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌRỤ NDỊOZI 27-28

Pọl Ji Ụgbọ Mmiri Gawa Rom

27:23, 24; 28:1, 2, 16, 17

Pọl akwụsịghị ikwusa ozi ọma, n’agbanyeghị na ọ nọ n’ụlọ mkpọrọ. Mgbe ọ nọ n’ụgbọ mmiri, o ziri ndị niile ọ hụrụ n’ụgbọ mmiri ahụ ozi ọma. O dokwara anya na mgbe ụgbọ mmiri ahụ kpọkasịrị na Mọlta, o jikwa ohere ahụ zie ndị niile ọ gwọrọ ọrịa ozi ọma. Mgbe abalị atọ gachara ha rutere Rom, o kpọkọtara ndị isi ndị Juu niile nọ n’obodo ahụ zie ha ozi ọma. N’afọ abụọ niile Pọl nọrọ n’ụlọ ya ka onye mkpọrọ, o ziri ndị niile bịara ileta ya ozi ọma.

Olee ihe i nwere ike ime iji na-ezi ozi ọma n’agbanyeghị nsogbu ndị ị nọ na ya?

Ebe Pọl nọ na-ezi ndị isi ndị Juu ozi ọma oge a tụkọtara ya na onye agha Rom na-eche ya nche agbụ ígwè; Njem Pọl mgbe o si Sesaria na-aga Rom
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya