AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ HIBRU 9-10
“Onyinyo nke Ihe Ọma Ndị Gaje Ịbịa”
9:12-14, 24-26; 10:1-4, 19, 20
Ụlọikwuu ahụ nọchiri anya ndokwa Chineke mere iji gbaghara ụmụ mmadụ mmehie ha n’ihi àjà mgbapụta Jizọs. N’ohere ndị dị n’okpuru ebe a, dee nọmba nke ọ bụla n’ebe ihe ọ na-anọchi anya ya dị.
|
|