Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Disemba p. 8
  • Ala ‘Meghere Ọnụ Ya Loo Osimiri Ahụ’

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ala ‘Meghere Ọnụ Ya Loo Osimiri Ahụ’
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ikpe Gbasara Ndịàmà Jehova
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2014
  • Okwu Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze Chineke Wepụrụ n’Ụlọikpe
    Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!
  • Cheta Ịna-etinye Ndị Kraịst A Na-akpagbu n’Ekpere
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • A Mụwo Alaeze Chineke!
    Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Disemba p. 8
Ebe e debere akwụkwọ ndị si n’aka Òtù Mba Ụwa gbasara njichi e jichiri Ndịàmà Jehova na Koria n’ihu ụmụnna anyị ndị Koria yi uwe mkpọrọ ha

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ala ‘Meghere Ọnụ Ya Loo Osimiri Ahụ’

Kemgbe ụwa, e nweela ọtụtụ oge ndị ọchịchị nyeere ndị Jehova aka. (Ezra 6:1-12; Esta 8:10-13) N’oge anyị a kwa, anyị ahụla ka “ala,” ya bụ, ndị ọchịchị nwere ezi uche, loro “osimiri” nke mkpagbu “dragọn ahụ” bụ́ Ekwensu mere ka a na-akpagbu ndị Jehova. (Mkpu. 12:16) Mgbe ụfọdụ, Jehova, bụ́ “Chineke nke na-enye nzọpụta,” nwere ike ime ka ndị ọchịchị kwụsị ahụhụ a na-ata ndị ohu ya.—Ọma 68:20; Ilu 21:1.

Ma, ọ bụrụkwanụ na a tụrụ gị mkpọrọ n’ihi ihe i kweere? Ka obi sie gị ike na Jehova nọnyeere gị. (Jen. 39:21-23; Ọma 105:17-20) Obi siekwa gị ike na Jehova ga-akwụ gị ụgwọ maka okwukwe gị nakwa na okwukwe gị na-agba ụmụnna gị ume n’ụwa niile.—Fil. 1:12-14; Mkpu. 2:10.

LEENỤ VIDIO BỤ́ A TỌHAPỤLA ỤMỤNNA ANYỊ NỌ N’ỤLỌ MKPỌRỌ NA KORIA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị mere e ji tụọ ọtụtụ puku ụmụnna anyị mkpọrọ na Saụt Koria kemgbe ọtụtụ afọ?

  • Olee ihe ụlọikpe dị iche iche kpebiri nke mere ka ụfọdụ ụmụnna anyị ghara ịnọru oge e kwuru na ha ga-anọ na mkpọrọ?

  • Olee otú anyị nwere ike isi nyere ụmụnna anyị ndị a ka tụrụ mkpọrọ n’ihi okwukwe ha aka?

  • Gịnị ka anyị kwesịrị iji oge a anyị nweere onwe anyị na-eme?

  • Ònye ka mmeri ọ bụla anyị nwetara n’ụlọikpe si n’aka?

Ebe a tụrụ ụmụnna anyị ụfọdụ mkpọrọ na Koria; akwụkwọ ozi ndị Ndịàmà Jehova zigaara alaka ụlọ ọrụ anyị dị na Koria nke e mechara zigara ụmụnna anyị nọ ná mkpọrọ; ebe nna na-amaku nwa ya a tọhapụrụ ná mkpọrọ

Gịnị ka m ji oge m na-eme ugbu a m ka nweere onwe m?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya