Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Febụwarị p. 4
  • Gịnị Mere Jehova Ji Gụgharịa Ebram na Seraị Aha?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Mere Jehova Ji Gụgharịa Ebram na Seraị Aha?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nwee Okwukwe Dị Ka Nke Abraham!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • “Nna nke Ndị Niile Nwere Okwukwe”
    Ṅomie Okwukwe Ha
  • Abraham—onye Nlereanya nke Okwukwe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2001
  • Chineke Kpọrọ Ya “Nne Ndị Eze”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Febụwarị p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 15-17

Gịnị Mere Jehova Ji Gụgharịa Ebram na Seraị Aha?

17:1, 3-5, 15, 16

Jehova weere Ebram ka onye na-enweghị ntụpọ. Mgbe Jehova kọwakwuuru Ebram nkwa ahụ o kwere ya, ọ gụgharịrị Ebram na Seraị aha iji gosi ihe ga-eme n’ọdịnihu.

Ihe aha ahụ ọ gụrụ ha pụtara mezuru. Ebreham ghọrọ nna nke ọtụtụ mba, Sera aghọọkwa nne nke ndị eze.

  • Abraham.

    Ebreham

    Nna nke Ìgwè Mba

  • Sera.

    Sera

    Nne Ndị Eze

Foto ndị na-egosi otú otu nwanna nwaanyị na-eto eto si na-enwe ọganihu. 1. Ebe a na-eme ya baptizim. 2. Ebe ọ na-eme ihe omume n’ọmụmụ ihe etiti izu. 3. Ebe ọ na-egosi otu nwaanyị vidio mgbe ọ nọ n’ozi ọma.

Anyị enweghị ike iji aka anyị họrọ aha a ga-agụ anyị ma a mụọ anyị. Ma, anyị nwere ike imere onwe anyị ezi aha dị ka Ebreham na Sera mere. Jụọ onwe gị, sị:

  • ‘Gịnị ka m ga-eme ka Jehova were m ka onye na-enweghị ntụpọ?’

  • ‘Olee ụdị aha m na-emere onwe m n’ebe Jehova nọ?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya