Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Mach p. 2
  • “Chineke Lere Ebreham Ule”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Chineke Lere Ebreham Ule”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Kacha Egosi na Chineke Hụrụ Anyị n’Anya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị . . . Gịnị Mere Chineke Ji Gwa Ebreham Ka O Jiri Nwa Ya Nwoke Chụọrọ Ya Àjà?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Chineke Lere Okwukwe Ebreham Ule
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Jehova Kpọrọ Ya “Enyi M”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Mach p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 22-23

“Chineke Lere Ebreham Ule”

22:1, 2, 9-12, 15-18

Ụdị mwute Ebreham nwere mgbe ọ chọrọ ịchụ nwa ya Aịzik n’àjà na-eme ka anyị ghọtatụ otú o si wute Jehova mgbe o ji Ọkpara ya Jizọs Kraịst chụọ àjà iji gbapụta anyị. (Jọn 3:16) Olee otú ihe Jehova kwuru na Jenesis 22:2 si gosi na o nwere ọmịiko?

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe Ebreham ji mma lelie anya n’eluigwe, Aịzik edinara n’elu ebe ịchụàjà. 2. Ebe a kpọgidere Jizọs n’elu osisi ịta ahụhụ.

Gịnị ka i kwesịrị ime n’ihi otú a Jehova si hụ anyị n’anya?—1 Kọr. 6:20; 1 Jọn 4:11

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya