AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 36-37
Ụmụnne Josef Meere Ya Anyaụfụ
Ihe mere Josef gosiri na ikworo mmadụ ekworo ma ọ bụ imere mmadụ anyaụfụ na-akpata ọtụtụ nsogbu. Jikọta amaokwu Baịbụl nke ọ bụla na ihe o kwuru mere anyị kwesịrị iji zere anyaụfụ.
AMAOKWU BAỊBỤL
IHE MERE ANYỊ KWESỊRỊ IJI ZERE ANYAỤFỤ
Ndị anyaụfụ agaghị eketa Alaeze Chineke
Anyaụfụ nwere ike ịkpaghasị udo na ịdị n’otu n’ọgbakọ
Anyaụfụ nwere ike ịkpatara mmadụ ọrịa
Anyaụfụ na-eme ka anyị ghara ịhụta ebe ndị ọzọ na-eme nke ọma
Olee ihe ndị nwere ike ime ka anyị mewere mmadụ anyaụfụ?