Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 2
  • “Ugbu A, Ị Ga-ahụ Ihe M Gaje Ime Fero”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ugbu A, Ị Ga-ahụ Ihe M Gaje Ime Fero”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ònye Bụ Jehova?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Eze Ọjọọ Amalite Ịchị Ijipt
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • ‘Jaa Ghọọrọ M Nzọpụta’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
  • Ịgafe Oké Osimiri Uhie
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 2
Ebe ụmụ Izrel na ndị ọzọ so ha si n’Ijipt na-apụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 6-7

“Ugbu a, Ị ga-ahụ Ihe M gaje Ime Fero”

6:​1, 6, 7; 7:​4, 5

Tupu Jehova etie ndị Ijipt ihe otiti ma napụta ndị Izrel n’ohu ha na-agba, ọ gwara ndị Izrel ihe ọ chọrọ ime. Ha ga-ahụ ike Jehova otú ha na-ahụtụbeghị ya mbụ, ndị Ijipt ga-amarakwa onye Jehova bụ. Mgbe Chineke mezuru ihe o kwuru na ọ ga-eme ndị Ijipt, okwukwe ndị Izrel sikwuru ike. Ihe a mekwara ka ha ghara ifewa chi ụgha ndị Ijipt na-efe.

Olee otú akụkọ Baịbụl a si eme ka obi sikwuo gị ike na nkwa niile Jehova kwere maka ọdịnihu ga-emezu?

Ebe ndị na-efe Jehova si n’oké mkpagbu ahụ na-apụta.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya