Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Julaị p. 3
  • Fero Amaghị na Ọ Na-emezu Nzube Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fero Amaghị na Ọ Na-emezu Nzube Chineke
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mosis na Erọn—Ndị Nkwusa Nwere Obi Ike nke Okwu Chineke
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Mozis na Erọn Ejee Ịhụ Fero
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ọ̀ Dị Njọ Ịkpa Nganga?
    Teta!—1999
  • Ònye Bụ Jehova?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Julaị p. 3
Ebe Fero wepụrụ ihu ya jụ ige ntị n’ihe Mozis na Erọn na-agwa ya.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 8-9

Fero Amaghị na Ọ Na-emezu Nzube Chineke

8:​15, 18, 19; 9:​15-17

Fero ndị chịrị Ijipt weere onwe ha ka chi. Ọ bụ ya mere Fero ji dị mpako ma jụ ige Mozis na Erọn ntị, jụkwa ige ndị dibịa anwansi ya ntị.

Ị̀ na-ege ndị ọzọ ntị ma ha tụọrọ gị aro? Olee otú obi na-adị gị ma ndị ọzọ nye gị ndụmọdụ? Ọ̀ na-adị gị mgbe niile ka ihe i chere ọ̀ kacha mma? “Nganga na-abịa tupu nkụpịa.” (Ilu 16:18) Ọ dị mkpa ka anyị zere mpako.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya