Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọktoba p. 2
  • Gbaaranụ Ikpere Arụsị Ọsọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gbaaranụ Ikpere Arụsị Ọsọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • N’ihi Gịnị Ka A Ga-eji Nọrọ Na Nche Megide Ikpere Arụsị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Olee Ihe Anyị Ga-eme Ka Chineke Nabata Ofufe Anyị?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Nọrọ Na Nche Megide Ụdị Ikpere Arụsị Ọ Bụla
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • Oké Ìgwè Mmadụ A Na-apụghị Ịgụta Ọnụ Bụ Ndị Jehova Gọziri Agọzi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọktoba p. 2
Ebe ndị Izrel na-agba egwú gburugburu nwa ehi ọlaedo ahụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ỌPỤPỤ 31-32

Gbaaranụ Ikpere Arụsị Ọsọ

32:​1, 4-6, 9, 10

Ọ ga-abụ na otú ndị Ijipt si were ikpere arụsị gbanwere otú ndị Izrel si ele ikpere arụsị anya. Taa, e nwere ọtụtụ ụzọ ndị mmadụ si ekpere arụsị. O nwere ike isi ike ịmata na ụfọdụ n’ime ụzọ ndị ahụ bụ ikpere arụsị. N’agbanyeghị na e nwere ike anyị agaghị akpachara anya gaa kpewere arụsị, anyị nwere ike ịna-ekpere arụsị ma ọ bụrụ na anyị ekwe ka ihe na-agụ anyị agụụ mee ka anyị ghara iji obi anyị niile na-efe Jehova.

Foto Ndị Na-egosi: Ebe otu ezinụlọ na-eme ihe dịịrị ha n’ụbọchị. 1. Ebe nna na-arụ ọrụ n’ụlọ ọrụ mgbe ọrụ gbasarala. 2. Ebe nwa ha nwoke na-egwu egwuregwu n’Ịntanet. 3. Ebe nne nọ na-azụ ihe n’ebe a na-ere ákwà.

Olee ihe ndị dịịrị anyị kwa ụbọchị nwere ike ime ka m ghara iji obi m niile na-efe Jehova, oleekwa otú m nwere ike isi ghara ikwe ka ha dị m mkpa karịa ofufe Jehova?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya