Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Nọvemba p. 3
  • Ihe Mere Ụmụ Izrel Ji Chụọ Àjà

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Mere Ụmụ Izrel Ji Chụọ Àjà
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Àjà Otuto Ndị Na-eme Jehova Obi Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Àjà Ndị Tọrọ Chineke Ụtọ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
  • Ịchụ Àjà Ndị Na-amasị Chineke
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Mụta Ihe ‘n’Ụkpụrụ nke Eziokwu’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Nọvemba p. 3
Foto Ndị Na-egosi: Ehi, atụrụ, na ewu ndị e ji achụ àjà. 2. Ebe a kpọgidere Jizọs n’elu osisi.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | LEVITIKỌS 1-3

Ihe Mere Ụmụ Izrel Ji Chụọ Àjà

1:3; 2:1, 12; 3:1

N’Iwu Mozis, e nwere àjà ndị a gwara ụmụ Izrel ka ha na-achụ. Àjà ndị a mere Jehova obi ụtọ. E ji ha gosi àjà Jizọs ga-emecha jiri ndụ ya chụọ ma ọ bụ uru àjà ahụ ga-aba.—Hib. 8:3-5; 9:9; 10:5-10.

  • Anụmanụ niile a chọrọ ka ụmụ Izrel jiri chụọ àjà bụ nke ahụ́ dị mma. Otú ahụkwa ka Jizọs ji ahụ́ ya zuru okè, na-enweghịkwa mmehie ọ bụla chụọ àjà.—1 Pita 1:18, 19

  • A naghị ewepụ ihe ọ bụla n’anụmanụ e ji achụ àjà nsure ọkụ. A na-eji akụkụ ahụ́ ya niile chụọ àjà ahụ. Otú ahụkwa ka Jizọs ji obi ya niile nye Jehova onwe ya

  • Ọ bụrụ na mmadụ achụọ àjà udo, Jehova anabata ya, ya na Chineke na-adị ná mma. Otú ahụkwa ka ndị e tere mmanụ na-ata achịcha ma na-aṅụ mmanya Ncheta Ọnwụ Jizọs na Chineke dị ná mma

Ebe otu nwanna so ná ndị e tere mmanụ na-ata achịcha ná Ncheta Ọnwụ Jizọs.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya