Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Nọvemba p. 8
  • Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Na-ekele Jehova Maka Ịhụnanya Unu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jehova Hụrụ Onye Na-eji Obi Ụtọ Enye Ihe n’Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • “Onyinye A Na-ewetara Jehova”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Olee Ihe Anyị Nwere Ike Inye Jehova?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Nọvemba p. 8
Ebe nwaanyị ahụ di ya nwụrụ na-ewepụta mkpụrụ ego abụọ ahụ tupu ya atụnye ha n’igbe onyinye.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta

Mkpụrụ ego abụọ ahụ nwaanyị ahụ di ya nwụrụ nyere n’onyinye ga-azụtali naanị obere nri. (Gụọ w08 3/1 p. 12 ¶ 1-3) Ma, onyinye ahụ o nyere gosiri na ọ hụrụ Jehova n’anya, jirikwa ofufe ya kpọrọ ihe. Ọ bụ ihe a mere Jehova, Nna ya nke eluigwe, ji jiri onyinye ahụ kpọrọ ezigbo ihe.—Mak 12:43.

LEENỤ VIDIO BỤ́, ‘ONYINYE A NA-EWETARA JEHOVA,’ ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio aha ya bụ ‘Onyinye A Na-ewetara Jehova.’ A na-eji ego ụfọdụ e nyere n’onyinye arụ ụlọ ndị a na-arụ ná nzukọJehova.

    Olee ihe ụfọdụ a na-eji ego anyị na-enye n’onyinye eme?

  • Foto si na vidio aha ya bụ ‘Onyinye A Na-ewetara Jehova.’ Ebe otu nwatakịrị ji obi ya niile na-etinye ego n’igbe onyinye dị n’Ụlọ nzukọ Alaeze.

    Gịnị mere ego anyị nyere n’onyinye ji aba uru, ọ bụrụgodi na o yiri ka ọ̀ dị ntakịrị?

  • Foto si na vidio aha ya bụ ‘Onyinye A Na-ewetara Jehova.’ Foto Ndị Na-egosi: Otú e si eji ego ndị e nyere n’onyinye akwado ihe gbasara Alaeze Chineke n’ụwa niile. 1. Ihe ndị a na-arụ na Betel. 2. Ụlọ akwụkwọ ndị e nwere ná nzukọ Jehova. 3. Ịgbatara ndị ọdachi dakwasịrị ọsọ enyemaka. 4. Ụlọ ndị a na-arụ ná nzukọ Jehova. 5. Mgbakọ dị iche iche.

    Olee otú anyị ga-esi matakwuo ụzọ ụfọdụ anyị nwere ike isi enye onyinye n’ebe anyị bi?—Gụọ Igbe Isiokwu ya bụ “Mụtakwuo Otú Ị Ga-esi Enye Onyinye n’Ịntanet”

MỤTAKWUO OTÚ Ị GA-ESI ENYE ONYINYE N’ỊNTANET

Pịa “Donations” nke dị n’ala ala mbido peeji JW Library. N’obodo ụfọdụ, e nwere ebe a na-akpọ “Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Onyinye” na jw.org nke na-aza ajụjụ ụfọdụ ndị nwere gbasara onyinye. Vidio aha ya bụ́ Otú E Si Esi na Kọmputa ma Ọ Bụ n’Ekwentị Enye Onyinye kọwakwara otú anyị nwere ike isi enye onyinye.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya