Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 10
  • Otú Anyị Ga-esi Nweta Ngọzi Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Anyị Ga-esi Nweta Ngọzi Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Na-eme Ka Ndị Ya Dị Iche n’Ụwa
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Gịnị Mere M Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi, Ihe M Nwere Ejukwa M Afọ?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ihe Ememme Ndị A Na-emere Jehova n’Oge A Kara Aka Na-akụziri Anyị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Afọ Jubili na Nnwere Onwe Anyị Ga-enwe n’Ọdịnihu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 10

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Otú Anyị Ga-esi Nweta Ngọzi Jehova

Efela chi ndị na-abaghị uru (Lev. 26:1; w08 4/15 4 ¶8)

Na-efe Jehova otú ọ sị ka e si na-efe ya (Lev. 26:2; it-1 223 ¶3)

Na-erubere ya isi (Lev. 26:3; w91 3/1 17 ¶10)

Jehova na ụmụ Izrel ndị rubeere ya isi nọ na-adị ná mma, ha nwetakwara ọtụtụ ngọzi ndị ọzọ n’aka Jehova.

Ebe otu di na nwunye nọ n’ozi ọma, ndị na-agafe ha na-azụ ihe dị iche iche, ụfọdụ ana-agba ụgbọala ndị dị oké ọnụ.

Olee ngọzi Jehova ndị nọ n’okpuru ebe a i nwetarala?

  • Ịmata eziokwu Baịbụl

  • Obi iru ala

  • Inwe udo n’ezinụlọ

  • Inwe olileanya

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya