Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Jenụwarị p. 12
  • Jehova Na-ahazi Ndị Ya Ahazi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Na-ahazi Ndị Ya Ahazi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otu Onye Ò Nwere Ike Ime Ka Ihe Gbanwee?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Otú Jehova Si Edu Ndị Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ị̀ Na-esi n’Ihe Ndị I Mejọrọ Amụta Ihe?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Jenụwarị p. 12

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Na-ahazi Ndị Ya Ahazi

[Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Ọnụ Ọgụgụ Na-ekwu.]

Ụmụ Izrel mara ụlọikwuu ha n’igwe anọ. Ebo atọ nọ n’igwe nke ọ bụla (Ọnụ Ọgụ. 1:52, 53; w94 12/1 9 ¶4)

Ọ ga-abụ na ọnụ ọgụgụ ụmụ Izrel ruru nde atọ ma ọ bụ karịa n’ebe ha mara ụlọikwuu (Ọnụ Ọgụ. 2:32, 33; it-1 397 ¶4)

Jehova chọrọ ka ndị ya na-efe ya n’ụzọ a haziri ahazi, ma n’Izrel oge ochie ma taa.—1 Kọr. 14:33, 40.

Otú ebe ụmụ Izrel mara ụlọikwuu dị ma e si n’elu lee ya anya. Ụlọikwuu Chineke dị n’etiti. Ndị si n’ebo Livaị mara ụlọikwuu nke ha gburugburu ya. Erọn mara nke ya n’ebe ọwụwa anyanwụ, ụmụ Kohat mara nke ha n’ebe ndịda, ụmụ Geshọn mara nke ha n’ebe ọdịda anyanwụ, ụmụ Meraraị mara nke ha n’ebe ugwu. Ebo iri na abụọ nke Izrel mara nke ha ná mpụga. Ebo Ịsaka, Juda, na Zebulọn mara nke ha n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ebo Gad, Ruben, na Simiọn mara nke ha n’ebe ndịda. Ebo Benjamin, Ifrem, na Manase mara nke ha n’ebe ọdịda anyanwụ. Ebo Naftalaị, Dan, na Asha mara nke ha n’ebe ugwu.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi gosi na m ji obi m niile na-akwado nzukọ Jehova?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya