Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 11
  • Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Nsogbu Bịaara Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Nsogbu Bịaara Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Na-eme Uche Chineke N’agbanyeghị na Ọnọdụ Gị Agbanweela
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • Na-adị Umeala n’Obi ma Na-eme Ihe Dị Jehova Mma
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Nọgide Na-egosi Otú Ị Hụruru Jehova n’Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 11
Ebe otu nwanna nwoke na-eto eto chọrọ ịgawa ọmụmụ ihe. Papa ya na-abụghị Onyeàmà Jehova ana-abara ya mba, ya ejide onwe ya. E dowere ihe oyiyi dị iche iche gbasara okpukpe na osisi krismas n’ebe dị iche iche n’ụlọ ha.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Nsogbu Bịaara Gị

Nsogbu ndị bịaara Mozis mere ka a mata ma ọ̀ ga-anọgide na-adị umeala n’obi (Ọnụ Ọgụ. 20:2-5; w19.02 12 ¶19)

O nwere mgbe Mozis kwụsịtụrụ ịdị umeala n’obi (Ọnụ Ọgụ. 20:10; w19.02 13 ¶20-21)

Jehova dọrọ Mozis na Erọn aka ná ntị n’ihi ihe ha mejọrọ (Ọnụ Ọgụ. 20:12; w09 9/1 19 ¶5)

Onye dị umeala n’obi anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ, onwe ya anaghịkwa ebu ya isi. Ọ bụrụgodị na a kpasuo ya iwe, ọ na-ejide onwe ya kama imegwara ihe e mere ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya