Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mee p. 3
  • Mezuo Nkwa I Kwere

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mezuo Nkwa I Kwere
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • “Ihe I Kwere ná Nkwa, Mezuo Ya”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • Ndị Na-erubere Jehova Isi Na-emezu Nkwa Ha Kwere Ya
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
  • Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mee p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Mezuo Nkwa I Kwere

N’oge ochie, a naghị amanye ụmụ Izrel amanye ikwe nkwa. Ma ha kwehaala nkwa, ha kwesịrị imezu ya (Ọnụ Ọgụ. 30:2; it-2 1162)

Otu n’ime nkwa ndị mmadụ nwere ike ikwe bụ izere ihe ndị na-adịghị njọ (Ọnụ Ọgụ. 30:3, 4; it-2 1162)

Taa, Jehova enweghịzi mba nkịtị o weere ka ndị ya pụrụ iche. Ọ na-emesozi ndị na-efe ya ihe n’otu n’otu (Ọnụ Ọgụ. 30:6-9; w04 8/1 27 ¶3)

Nkwa abụọ kacha mkpa Onye Kraịst nwere ike ikwe bụ nkwa o kwere inyefe Jehova onwe ya na nkwa alụmdi na nwunye.

Foto ndị na-egosi: Ndị na-ekwe nkwa. 1. Ebe otu nwa agbọghọ na-ekpe ekpere. 2. Ebe di na nwunye na-agbanye ibe ha mgbaaka n’ụbọchị agbamakwụkwọ ha.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘M̀ na-emezu nkwa ndị m kwere?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya