Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 2
  • Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Jehova Si Edu Ndị Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jehova Lụchiteere Ndị Izrel Ọgụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Mezuo Nkwa I Kwere
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ọrụ Ndị Livaị Na-arụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 2

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Anyị Na-amụta n’Otú E Si Hazie Ụmụ Izrel

Ụmụ nwoke ndị a họpụtara ahọpụta na-edu ndú n’ihe gbasara ofufe Chineke (Ọnụ Ọgụ. 7:10; it-1 497 ¶3)

E kwesịrị ịhazi ndị ohu Chineke nke ọma, ha ana-emekwa ihe n’usoro (Ọnụ Ọgụ. 7:11; it-2 796 ¶1)

Jehova na-aghọta ihe onye ọ bụla n’ime anyị ga-emeli na ihe anyị na-agaghị emeli (Ọnụ Ọgụ. 8:25, 26; w04 8/1 25 ¶1)

Jehova ahaziela ndị ya taa, otú ahụ ọ haziri mba Izrel n’oge ochie. Ma, ọ na-ahụ onye ọ bụla n’ime anyị, marakwa mbọ anyị na-agba iji na-ejere ya ozi.

Foto ndị na-egosi: Ebe ụmụ nwoke a họpụtara ahọpụta na-ebute ụzọ n’ọrụ ndị a na-arụ n’ọgbakọ. 1. Ebe otu okenye na nwanna nwoke na-eto eto na-ehicha oche Ụlọ Nzukọ Alaeze. 2. Ebe otu okenye du ụmụnna na-aga ozi ụlọ n’ụlọ. 3. Ebe otu okenye na-ekpe ekpere ná nnọkọ ndị okenye.
    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya