Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mee p. 14
  • “Gị na Ha Agọkwala Ọgọ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Gị na Ha Agọkwala Ọgọ”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Ji Ụmụ Nwaanyị Abụọ Napụta Ndị Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Onye E Ji Ama Atụ n’Ịzụ Ndị Ọzọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ìhè Na-enwusikwu Ike
    Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Ịhụnanya Chineke Pụrụ Iche Na-echebe Anyị Ka Ụgha Setan Ghara Imegharị Anyị Anya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mee p. 14
Ebe nwaanyị Kenan na-akpọ nwoke onye Izrel ka o soro ya kpeere arụsị, ndị ọzọ nọ n’ebe ahụ sikwa n’ụzọ dị iche iche na-ekpere arụsị.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Gị na Ha Agọkwala Ọgọ”

Jehova chọrọ ka ndị Izrel na-alụ naanị ndị ha na ha so na-efe ya (Diut. 7:3 w12 7/1 29 ¶2)

Jehova chọrọ ka ndị ya zere obi mgbawa ịlụ onye na-anaghị efe ya nwere ike ịkpatara ha (Diut. 7:4; w15 3/15 31)

Jehova agbanwebeghị otú o si ele alụmdi na nwunye anya (1 Kọr. 7:39; 2 Kọr. 6:14; w15 8/15 26 ¶12)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú iwu Jehova nyere banyere ịlụ “naanị n’ime Onyenwe anyị” si abara m uru?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya