Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yb16 p. 25-p. 27 para. 1
  • Ìhè Na-enwusikwu Ike

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ìhè Na-enwusikwu Ike
  • Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ihe Gaziere Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Elela Mmadụ Anya n’Ihu, Otú Ahụ Jehova Na-anaghị Eme
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ì Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • “Gị na Ha Agọkwala Ọgọ”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Akwụkwọ Mgbaafọ Ndịàmà Jehova nke 2016
yb16 p. 25-p. 27 para. 1
Ndị na-arụ ọrụ n’ubi wit

IHE NDỊ E MERE N’AFỌ GARA AGA

Ìhè Na-enwusikwu Ike

NDỊ na-efe Jehova kwetara na ọ bụ Jehova na-eme ka ha ghọta eziokwu dị́ na Baịbụl. N’ihi ya, ha na-ekpesi ekpere ike ka Chineke mee ka ‘ìhè ya nakwa eziokwu ya’ na-edu ha. (Ọma 43:3) Ọ bụ eziokwu na ụwa nọ n’ọchịchịrị n’ihi amaghị Okwu Chineke, Chineke ka na akụziri ndị ya ihe. Nke a emeela ka okporo ụzọ ha yie “ìhè nke na-enwupụ enwupụ ka chi na-abọwanye.” (Ilu 4:18) Ihe Jehova na-akụziri anyị na-eme ka ihe na-aga otú o kwesịrị n’ọgbakọ, na-eme ka anyị kwere ihe ndị bụ́ eziokwu, na-emekwa ka anyị na-akpa ezigbo àgwà. Olee ihe ụfọdụ e mere ka o dokwuo anyị anya n’ime afọ ole na ole gara aga?

2012

“Alaeze ndị a niile”​—Dan. 2:44

w12 6/15 peeji nke 17

Mọdekaị na Esta ‘ekee ihe ha kwatara akwata’​—Jen. 49:27

w12 1/1 peeji nke 29

Mbibi “eze nke ihu ya na-emenye ụjọ” wetara​—Dan. 8:23, 24

w12 6/15 peeji nke 16

Mkpịsị ụkwụ ihe oyiyi Nebukadneza rọrọ ná nrọ​—Dan. 2:41-43

w12 6/15 peeji nke 16

Mgbe ọchịchị nke asaa na-achị ụwa malitere

w12 6/15 peeji nke 15, na peeji nke 19

2013

“Ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche”​—Mat. 24:45-47

w13 7/15 peeji nke 8, na peeji nke 20-25

“Ajọ ohu”​—Mat. 24:48-51

w13 7/15 peeji nke 24

Ndị e tere mmanụ agaghị anọ n’ụwa a lụọ agha Amagedọn

w13 7/15 peeji nke 5

‘Onye Asiria ịbata n’ala anyị’​—Maị. 5:5

w13 11/15 peeji nke 20

Ịchịkọta ndị a họọrọ​—Mat. 24:31; Mak 13:27

w13 7/15 peeji nke 5

Oké Mkpagbu

w13 7/15 peeji nke 3 ruo na nke 8

Ihe atụ ọka wit na ata​—Mat. 13:24-30

w13 7/15 peeji nke 13 na 14

Jizọs abịa ma ọ bụ lọta​—Mat. isi 24 nakwa Mat. isi 25

w13 7/15 peeji nke 7-8, 24

Jizọs enyochaa ụlọ nsọ ihe atụ malite n’afọ 1914 ruo n’afọ 1919​—Mal. 3:1-4

w13 7/15 peeji nke 11-12

Ihe aha Jehova pụtara

Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịghọta Baịbụl, peeji nke 5

2014

Otú e si ahọpụta ndị okenye na ndị ohu na-eje ozi

w14 11/15 peeji nke 28 na nke 29

Ihe mere ndị Juu ji “na-atụ anya” Mesaya na narị afọ mbụ​—Luk 3:15

w14 2/15 peeji nke 26 na nke 27; w14 6/15 peeji nke 22

Oge o were iji nyochaa ụlọ nsọ ihe atụ ma mee ka ọ dị ọcha​—Mal. 3:1-4

w14 11/15 peeji nke 30

Ịlụ di na nwunye ná mbilite n’ọnwụ​—Luk 20:34-36

w14 8/15 peeji nke 29-30

“Ntọala siri ike nke Chineke”​—2 Tim. 2:19

w14 7/15 peeji nke 8, nke 9, na peeji nke 13

Ndị àmà abụọ​—Mkpughe isi 11

w14 11/15 peeji nke 30

2015

Gọg nke Megọg​—Ezikiel isi 38 nakwa Ezikiel isi 39

w15 5/15 peeji nke 29 na nke 30

Nwanna nwaanyị ike ákwà isi na-amụrụ mmadụ ihe

w15 2/15 peeji nke 30

Ilu banyere talent​—Mat. 25:14-30

w15 3/15 peeji nke 20 ruo na nke 24

Ilu banyere ụmụ agbọghọ iri na-amaghị nwoke​—Mat. 25:1-13

w15 3/15 peeji nke 13 ruo na nke 16

Ihe akụkọ ndị dị na Baịbụl nọchiri anya ha

w15 3/15 peeji nke 9-11, 17 na nke 18; w15 6/15 peeji nke 32

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya