Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 10
  • “Were Ike I Nwere Gaa”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Were Ike I Nwere Gaa”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Mma Agha Dịịrị Jehova Dịkwara Gidiọn!”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Ndị Okenye, Mụtanụ Ihe n’Aka Gidiọn
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Gidiọn na Narị Ndị Ikom Atọ Ya
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ịdị Umeala n’Obi Dị Mma Karịa Ịdị Mpako
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 10
Ebe Gidiọn na ụmụ nwoke ya na ha so ji ọwa ọkụ na opi n’aka na-eti mkpu.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Were Ike I Nwere Gaa”

Jehova nyere Gidiọn ọrụ siri ezigbo ike (Ikpe 6:​2-6, 14)

Gidiọn chere na o rughị eru ịrụ ọrụ ahụ (Ikpe 6:15; w02 2/15 6-7)

Gidiọn rụrụ ọrụ ahụ nke ọma n’ihi na Jehova nyere ya ike (Ikpe 7:​19-22; w05 7/15 16 ¶3)

Ebe ụmụnna nwoke abụọ nọ n’ozi ọma na-aga izi otu nwaanyị ozi ọma. Otu nwanna nwoke nọ n’ígwè ndị ngwọrọ, nwanna nke ọzọ akwara ya na-aga.

Jehova chọrọ ka anyị jiri ike anyị na-efe ya. Mmụọ nsọ ya ga-enyere anyị aka n’ebe anyị na-adịghị ike ma mee ka anyị rụchaa ọrụ ọ bụla Chineke nyere anyị.​—Aịza. 40:​30, 31.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya