Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 11
  • Ọrụ Siri Ezigbo Ike nke Mmụọ Nsọ Mere Ka A Rụọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọrụ Siri Ezigbo Ike nke Mmụọ Nsọ Mere Ka A Rụọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Ndị Kwesịrị Ntụkwasị Obi n’Ule”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Site n’Ide Ya Ede Ruo n’Imepụta Ya
    Teta!—2005
  • Ntụleghachi Dabeere n’Akụkọ Ihe Mere Eme nke Vidio Bụ́ The New World Society in Action
    Ozi Alaeze Anyi—2001
  • Olee Fim Ị Ga-ekiri?
    Teta!—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 11

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ọrụ Siri Ezigbo Ike nke Mmụọ Nsọ Mere Ka A Rụọ

Akwụkwọ e ji eme mkpọsa maka vidio Bekee bụ́ “The New World Society in Action.”

Kemgbe ụwa, ndị Chineke na-arụzu ọtụtụ ihe dị ịtụnanya. Ọ bụghị ike aka ha ka ha ji arụzu ihe ndị a, kama ọ bụ Jehova na-enyere ha aka. N’afọ 1954, nzukọ Jehova mepụtara otu vidio Bekee aha ya bụ The New World Society in Action. Ọ bụ ndị na-eje ozi na Betel, ndị na-amaghị otú e si eme vidio, rụrụ ọtụtụ ọrụ dị n’imepụta ya. Ọ bụ naanị mmụọ nsọ Jehova nwere ike ime ka ịrụ ụdị ọrụ a kwe omume. Ihe a na-eme ka obi sie anyị ike na ọ bụrụ na anyị atụkwasị Jehova obi, anyị ga-arụli ọrụ ọ bụla e nyere anyị rụọ.​—Zek. 4:6.

LEENỤ VIDIO BỤ́ OTÚ E SI MEPỤTA VIDIO BEKEE BỤ́ “THE NEW WORLD SOCIETY IN ACTION,” ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị mere e ji kpebie ime vidio banyere isi ụlọ ọrụ anyị?

  • Olee otú vidio ahụ si gosi na Betel na-arụ ọrụ ka ahụ́ mmadụ?​—1 Kọr. 12:​14-20

  • Olee ihe ndị siiri ụmụnna anyị ike mgbe ha na-emepụta vidio ahụ, oleekwa otú ha si merie ihe ndị ahụ?

  • Gịnị ka akụkọ a na-akụziri anyị banyere mmụọ nsọ Jehova?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya