AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ịrara Mmadụ Nye n’Aka Ndị Iro Ya Jọgburu Onwe Ya
Delaịla ji maka ego rara Samsịn nye n’aka ndị iro ya (Ikpe 16:4, 5; w12 4/15 8 ¶4)
Delaịla nyegidere Samsịn nsogbu ruo mgbe ọ gwara ya ebe ike ya si (Ikpe 16:15-18; w05 1/15 27 ¶5)
Ndị Kraịst kwesịrị ịna-akwadosi ndị ezinụlọ ha nakwa ọgbakọ ike (1 Tesa. 2:10; w12 4/15 11-12 ¶15-16)
Jehova na-akwụ ndị na-akwadosi ya ike ụgwọ.—Ọma 18:25, 26.