AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ịda Iwu Chineke Na-akpata Nsogbu
Maịka zuuru ego mama ya (Ikpe 17:1, 2)
Maịka ghọrọ onye na-ekpere arụsị. O meere onwe ya ụlọ arụsị, jirikwa aka ya họrọ onye nchụàjà (Ikpe 17:4, 5, 12; it-2 390-391)
Maịka mechara gbara aka ihe niile (Ikpe 18:24-26; it-2 391 ¶2)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee uru irubere Jehova isi baarala m?’