Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 4
  • Nọgide Na-amata Uche Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọgide Na-amata Uche Jehova
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Abụ M . . . Ihe Nketa Gị”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ihe Ndị Nne na Nna Ga-amụta n’Aka Manoa na Nwunye Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Kpachara Anya Maka Mpako na Ịtụkwasịkarị Onwe Gị Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Nọgide Na-amata Uche Jehova

E nwere ọtụtụ mgbe ụmụ Izrel jụrụ Jehova ase iji mata ihe ha ga-eme (Ikpe 20:​17, 18, 23; w11 9/15 32 ¶3)

Ụmụ Izrel mechara tụkwasị Jehova obi ha niile ka o nyere ha aka ime ka a kwụsị ịkọcha aha ya (Ikpe 20:26-28)

Anyị kwesịrị ịnọgide na-achọ ka Jehova na-eduzi anyị ma tụkwasị ya obi anyị niile (Ikpe 20:35; Luk 11:9; w11 9/15 32 ¶5)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwanna nwoke na-eleba anya n’ihe dị na Baịbụl nakwa n’akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl. 2. Ebe otu nwanna nwoke na dọkịta ya na-ekwurịta okwu, ya ana-egosi ya akwụkwọ o ji kwuo otú ọ na-achọghị ka e si gwọọ ya.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ọnwụnwa bịara m, m̀ na-agbakwuru Jehova ozugbo? M̀ na-arịọ ya ka o nye m amamihe, duziekwa m?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya