Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 5
  • Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jihu Ejiri Ịnụ Ọkụ N’obi Jeere Jehova ozi
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • E Gburu Nwunye Eze Bụ́ Nwaanyị Ọjọọ
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • “M Ga-ala Ndị Ezinụlọ Ehab n’Iyi”—2 Eze 9:8
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nọgide Na-amata Uche Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 5
Ebe Jihu nọ n’ụgbọ ịnyịnya ya na-agwa onye na-eje ozi n’obí eze ka o si na windo ụlọ elu Jezibel nọ na ya tụdata ya n’ala.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi

Jehova gwara Jihu ka o gbuo ndị ezinụlọ eze ọjọọ aha ya bụ Ehab (2 Eze 9:6, 7; w11 11/15 3 ¶2)

Jihu mere ngwa ngwa gbuo Eze Jehoram (bụ́ nwa Ehab) na Jezibel (bụ́ nwunye Ehab) (2 Eze 9:22-24, 30-33; w11 11/15 4 ¶2-3; lee chaatị bụ́ “‘M Ga-ala Ndị Ezinụlọ Ehab n’Iyi’—2 Eze 9:8”)

Jihu mere ihe niile Jehova gwara ya mee nke gosiri na ọ katara obi, nwee obi ike, na-anụkwa ọkụ n’obi (2 Eze 10:17; w11 11/15 5 ¶3-4)

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m ga-esi ṅomie Jihu mgbe m na-eme ihe a gwara anyị mee na Matiu 28:19, 20?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya