Nọvemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Nọvemba-Disemba 2022. Nọvemba 7-13 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ “Na-enyenụ Ihe” Nọvemba 14-20 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Jehova Mere Ihe A Na-atụghị Anya Ya Nọvemba 21-27 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ọ Katara Obi, Nwee Obi Ike, Na-anụkwa Ọkụ n’Obi OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ihe Ga-enyere Anyị Aka Ịghara Ịna-eyigharị Ihe Anyị Chọrọ Ime Nọvemba 28–Disemba 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Jehova Tara Nwaanyị Ọjọọ Chọrọ Inweta Ihe Na-erughịrị Ya Ahụhụ AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE “M Ga-ala Ndị Ezinụlọ Ehab n’Iyi”—2 Eze 9:8 OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Gịnị Mere Ndị Kraịst Ga-eji Gbalịa Ruo Eruo Ijekwuru Jehova Ozi? Disemba 5-11 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Jehova Na-echeta Mbọ Anyị Na-agba n’Ozi Ya Disemba 12-18 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Ndidi Jehova Agaghị Adịru Mgbe Ebighị Ebi OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Nwee Obi Ike na A Ga-echebe Anyị n’Ụbọchị Ikpeazụ Disemba 19-25 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Otú Ndị Na-emegide Anyị Si Agbalị Ime Ka Anyị Daa Mbà OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Na-aṅụrị Ọṅụ Mgbe A Na-akpagbu Gị Disemba 26, 2022–Jenụwarị 1, 2023 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE Jehova Nyeere Hezekaya Aka n’Ihi Ekpere O Kpere OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Jehova Ji Ekpere Anyị Kpọrọ Ihe MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA Ihe Gị na Ndị Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta