Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 2
  • Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Agha Jehova Ndị Nọ n’Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ị̀ Na-ahụ Ụgbọ Ịnyịnya Na-acha Ọkụ Ọkụ Ịlaịsha Hụrụ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • “Kpọrọ Nwa Gị”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 2
Ebe Ịlaịsha na-egosi onye na-ejere ya ozi ọtụtụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha ndị na-acha ọkụ ọkụ gbara ndị agha Siria gburugburu. Ihe a juru onye na-ejere Ịlaịsha ozi anya.

Ebe Ịlaịsha na-agwa onye na-ejere ya ozi, sị: “Ndị anyị na ha nọ karịrị ndị ha na ha nọ.”—2 Eze 6:16

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ

Ndị iro gbara Ịlaịsha na onye na-ejere ya ozi gburugburu (2 Eze 6:13, 14; it-1 716 ¶4)

Ụjọ atụghị Ịlaịsha. O mekwara ka okwukwe onye na-ejere ya ozi sie ike (2 Eze 6:15-17; w13 8/15 30 ¶2; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Jehova rụrụ ọrụ ebube napụta Ịlaịsha na onye na-ejere ya ozi (2 Eze 6:18, 19; it-1 343 ¶1)

Ebe Jizọs na ndị agha ya si n’eluigwe na-ele ndị uwe ojii na ndị agha juru n’ebe ndị mmadụ bi. Ebe otu nwanna nwoke na-enyere ụmụnna abụọ aka ka ha bata n’ụlọ ya.

Ndị na-emegide anyị akaghị Jehova ike. Ọ bụrụ na anyị ga-ahụli ihe na-eme n’eluigwe ma hụ otú Jehova si eji ndị mmụọ ozi echebe anyị, gịnị ka i chere na anyị ga-ahụ?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya