Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 4
  • Jehova Mere Ihe A Na-atụghị Anya Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Mere Ihe A Na-atụghị Anya Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Tara Nwaanyị Ọjọọ Chọrọ Inweta Ihe Na-erughịrị Ya Ahụhụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ndidi Jehova Agaghị Adịru Mgbe Ebighị Ebi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Na-echeta Mgbe Niile na Ọgwụgwụ Adịla Nso
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 4

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Jehova Mere Ihe A Na-atụghị Anya Ya

Mgbe oké ụnwụ dara, Jehova kwuru na nri ga-eju ebe niile n’echi ya (2 Eze 7:1; it-1 716-717)

Otú nwoke bụ́ osote onyeisi ndị agha ekwetaghị na ihe a Jehova kwuru ga-emezu (2 Eze 7:2)

Jehova mere ihe a na-atụghị anya ya (2 Eze 7:6, 7, 16-18)

Ebe di na nwunye bụ́ Ndịàmà Jehova nọ n’ebe a na-ere kọfị na-anụ ka a na-ekwu na tiivi banyere nnọkọ ndị ọchịchị mba dị iche iche ga-enwe. Uche mmadụ niile nọ ebe ahụ a na-ere kọfị dịkwa n’ihe ahụ a na-ekwu.

Jehova kwukwara na a ga-ebibi ụwa ọjọọ a mgbe ndị mmadụ na-atụghị anya ya. (1 Tesa. 5:2, 3) Gịnị mere o ji dị mkpa ka anyị nwee okwukwe n’ihe Jehova kwuru?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya