Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 10
  • Ndidi Jehova Agaghị Adịru Mgbe Ebighị Ebi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ndidi Jehova Agaghị Adịru Mgbe Ebighị Ebi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Mere Ihe A Na-atụghị Anya Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Jehova Tara Nwaanyị Ọjọọ Chọrọ Inweta Ihe Na-erughịrị Ya Ahụhụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Na-echeta Mgbe Niile na Ọgwụgwụ Adịla Nso
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ndị Anyị na Ha Nọ Karịrị Ndị Ha na Ha Nọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 10
Ebe Jizọs na ndị agha ya ji ịnyịnya ọcha si n’eluigwe gbara na-abịa ibibi ndị iro Chineke nọ n’ụwa.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ndidi Jehova Agaghị Adịru Mgbe Ebighị Ebi

Jehova kwere ka ndị Asiria merie ndị Izrel (2 Eze 17:5, 6; it-2 908 ¶5)

Jehova tara ndị ya ahụhụ n’ihi na ha nọgidere na-eme ihe ndị na-adịghị mma n’anya ya (2 Eze 17:9-12; it-1 414-415)

Jehova nweere ndị Izrel ndidi ma dọọ ha aka ná ntị ugboro ugboro ka ha chegharịa (2 Eze 17:13, 14)

Nna anyị nke eluigwe hụrụ anyị n’anya na-enwere ụmụ mmadụ na-ezughị okè ezigbo ndidi. (2 Pita 3:9) Ma iji mezuo uche ya, ọ ga-ebibi ndị ajọ omume n’oge na-adịghị anya. Olee otú ihe a ga-esi nyere anyị aka ịnabata ndụmọdụ a na-enye anyị, jirikwa ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ozi ọma?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya