Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 9
  • Jehova Na-echeta Mbọ Anyị Na-agba n’Ozi Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Na-echeta Mbọ Anyị Na-agba n’Ozi Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Anaghị Echefu Ịhụnanya Unu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Na-echeta Ndị Nọ n’Ozi Oge Niile
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
  • Gịnị Ka Ị Ga-eme Ka Ịrụsi Ọrụ Ike Na-atọ Gị Ụtọ?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
  • Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ha?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 9
Foto ndị si na vidio bụ́ “Jehova Na-echeta Ozi Anyị Jeere Ya.” Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ndị nọchiri anya Nwanna David Hibshman na Aubrey Bivens nya obodobo akwụkwọ e ji ekwusa ozi ọma n’olu na-aga n’okporo ụzọ Kentọki. Ha ji obodobo akwụkwọ ndị ahụ na-akpọ ndị mmadụ ka ha bịa gere okwu Nwanna Joseph Rutherford ga-ekwu, nke isiokwu ya bụ “Face the Facts.” 2. Ebe Nwanna Hibshman na ụmụnna ndị ọzọ so na Kọmitii Alaka Gụatemala nọ. 3. Ebe Nwanna Hibshman na ụmụnna ndị ọzọ nọ ka e see ha foto.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Na-echeta Mbọ Anyị Na-agba n’Ozi Ya

Mgbe ụfọdụ, o nwere ike ịdị anyị ka ndị mmadụ ejighị ihe ọma anyị meere ha kpọrọ ihe nakwa na ha na-echefu ya ngwa ngwa. Ma, olee otú Jehova si were ozi anyị na-ejere ya? O ji ya kpọrọ ihe, ọ naghịkwa echefu ozi anyị ji obi anyị niile na-ejere ya. Ọ bụrụgodị na ọrịa emeela ka anyị gharazie ịna-eme ihe ndị anyị na-emebu n’ozi ya, ọ gaghị agbahapụ anyị.—Hib. 6:10.

LEENỤ VIDIO BỤ́ JEHOVA NA-ECHETA OZI ANYỊ JEERE YA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ụzọ dị iche iche Nwanna Hibshman si gbasie mbọ ike n’ozi Jehova?

  • Olee otú Jehova si gosi na ọ na-echeta Nwanna Hibshman mgbe nwunye ya nwụchara nakwa mgbe nká mere ka ọ gharazie ịna-emeli ihe ụfọdụ ọ na-emebu?

  • Olee otú ozi oge niile Nwanna Hibshman jere si mee ka ọ bụrụ ọgaranya n’ebe Jehova nọ?—Ilu 10:22

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya