Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Julaị p. 8
  • Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ha?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ha?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Ndị Bụ Ndị Masorete?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
  • Na-akwanyere Ndị Ọzọ Ùgwù
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Ịhụnanya M Hụrụ Ụwa Ga-ezu Ezu Ruo Mgbe Ebighị Ebi
    Teta!—1998
  • Gịnị Mere Nkwanye Ùgwù Ji Ala n’Ike n’Ike?
    Teta!—2024
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Julaị p. 8
Ebe Ịlaịsha na-ele Ịlaịja anya ka Ịlaịja ji uwe ya na-ekewa osimiri Jọdan

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ihe Ị Ga-amụta n’Aka Ha?

À họpụtara gị na nso nso a ka ị bụrụ ohu na-eje ozi ma ọ bụ okenye? O nwere ike ịbụ na ị gụrụ akwụkwọ karịa ndị okenye ndị nke ọzọ, nwee nkà ndị ha na-enweghị, ma ọ bụkwanụ nwee ihe ị ma eme ha na-amaghị eme. Ma, nke bụ́ eziokwu bụ na o nwere ọtụtụ ihe ị ga-amụta n’aka ha nakwa n’aka ụmụnna nwoke ndị ọzọ na-abụghịzi ndị okenye n’ihi nká, ọrịa, ma ọ bụ ibu ọrụ ezinụlọ.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-AKWANYERE ỤMỤNNA MA NKE A NA-AKỌ ÙGWÙ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  1. Ebe Nwanna Richards na-agụrụ Nwanna Ben Akwụkwọ Nsọ

    1. Olee otú Nwanna Richards si kwanyere Nwanna Bello ùgwù?

  2. Ebe Ben na-na-edezi ihe ụfọdụ na map ókèala ọgbakọ ha

    2. Olee ihe Ben mehiere, gịnịkwa mere o ji mee ihe ahụ?

  3. Ebe Nwanna Bello na Nwanna Ben na-akparịta ụka, na-emetụkwa ihe n’ọnụ

    3. Olee ihe Ben mụtara n’aka Ịlaịsha?

  4. 4. Ma ị̀ bụ nwanna nwoke ma ị̀ bụ nwanna nwaanyị, olee otú ị ga-esi na-akwanyere ụmụnna ma nke a na-akọ ùgwù ma si n’aka ha mụta ihe?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya