OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Jehova Anaghị Echefu Ịhụnanya Unu
LEENỤ VIDIO BỤ́ JEHOVA ANAGHỊ ECHEFU ỊHỤNANYA UNU, ZAZIENỤ AJỤJỤ NDỊ A:
Olee nsogbu ndị ha na nká so aga?
Olee ezigbo àgwà ndị kara nká na-enwe?
Ọ bụrụ na ị katala ahụ́, olee otú Levitikọs 19:32 na Ilu 16:31 ga-esi gbaa gị ume?
Olee otú Jehova si ele ndị ohu ya katarala ahụ́ anya n’agbanyeghị na ha anaghị ejekwa ozi otú ha si eje na mbụ?
Olee ihe Jehova chọrọ ka anyị na-eme, ọ bụrụgodị na anyị emeela agadi?
Olee otú ndị agadi nwere ike isi gbaa ndị na-eto eto ume?
Olee otú nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị merela agadi si gbaa gị ume na nso nso a?