Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 16
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Izere Mkpakọrịta Ọjọọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Izere Mkpakọrịta Ọjọọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka ḷbụ Ndị Enyi Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 16

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Izere Mkpakọrịta Ọjọọ

Ka ndị anyị na-amụrụ Baịbụl nwee ike ịbụ enyi Jehova, ha kwesịrị inwe ndị enyi na-akpa àgwà ọma. (Ọma 15:​1, 4) Ụdị ndị enyi a ga-enyere ha aka ịna-akpa àgwà ọma.​—Ilu 13:20; lff isi nke 48.

Mgbe ị na-enyere ndị ị na-amụrụ Baịbụl aka izere mkpakọrịta ọjọọ, nweere ha ọmịiko. O nwere ike isiri ha ike ịhapụ ndị ha na ha na-akpa. N’ihi ya, gosi ha na i nwere mmasị n’ebe ha nọ, ma n’ụbọchị ndị gị na ha na-anaghị amụ ihe. I nwere ike izigara ha ozi n’ekwentị, kpọọ ha n’ekwentị, ma ọ bụ gaa leta ha. Ka ha na-emekwu nke ọma, i nwere ike ịkpọ ha ka ha soro ụmụnna nọrịa. Ime ihe ndị a ga-eme ka ha hụ na ha ga-enweta ihe karịrị ihe ha hapụrụ. (Mak 10:​29, 30) Gịnwa ga-enwekwa obi ụtọ ka ị na-ahụ ka ndị ọzọ na-abatakwu n’ọgbakọ Jehova.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NYERE NDỊ Ị NA-AMỤRỤ BAỊBỤL AKA IZERE MKPAKỌRỊTA ỌJỌỌ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị bụ mkpakọrịta ọjọọ?​—1 Kọr. 15:33

  • Olee otú Joy bu n’obi na nnọkọ Ndị Kraịst na-adị?

  • Olee otú Linda si nyere Joy aka inweta ezigbo ndị enyi o ji dochie ndị ha na ya na-akpabu?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya