Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Jenụwarị p. 9
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Uru Ọmụmụ Ihe Ndịàmà Jehova Ga-abara Gị?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka ḷbụ Ndị Enyi Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Izere Mkpakọrịta Ọjọọ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịkwụsị Ịna-eme Omume Na-adịghị Mma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Jenụwarị p. 9

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe

Otu n’ime ihe ndị dị mkpa anyị na-eme n’ofufe Jehova bụ ịga ọmụmụ ihe. (Ọma 22:22) Ndị niile na-ezukọta maka ife Jehova na-enwe obi ụtọ, na-enwetakwa ngọzi Jehova. (Ọma 65:4) Ndị a na-amụrụ Baịbụl na-aka enwe ọganihu ma ha na-abịachi ọmụmụ ihe anya.

Olee otú ị ga-esi nyere ndị ị na-amụrụ Baịbụl aka ịmalite ịbịa ọmụmụ ihe? Akwụsịla ịna-agwa ha ka ha bịa ọmụmụ ihe. Gosi ha vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Kọwaakwara ha uru ọmụmụ ihe anyị bara. (lff isi nke 10) I nwere ike ịkọrọ ha otu ihe ị mụtara n’ọmụmụ ihe, ma ọ bụkwanụ gị agwa ha ihe ndị a ga-amụ n’ọmụmụ ihe na-abịa abịa. Nye ha akwụkwọ a ga-amụ n’ọmụmụ ihe. Ọ bụrụ na enyemaka dị onye ị na-amụrụ ihe mkpa iji bịa ọmụmụ ihe, nyere ya aka. O nwere ike ịbụ na o nweghị ego ụgbọ. Mbọ niile ị gbara ga-eme gị obi ụtọ ma onye ị na-amụrụ ihe mechaa bịa ọmụmụ ihe.​—1 Kọr. 14:​24, 25.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NYERE NDỊ Ị NA-AMỤRỤ BAỊBỤL AKA ỊNA-ABỊA ỌMỤMỤ IHE, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ “Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe.” Ebe Linda na-agwa Joy ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

    Olee ohere Linda ji gwa Joy ka ọ bịa ọmụmụ ihe?

  • Foto si na vidio bụ́ “Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe.” Mgbe Linda na-amụmụrụ Joy ọnụ ọchị mgbe ọ bịara nọrọ ya n’akụkụ n’ọmụmụ ihe.

    Gịnị mere obi ji atọ anyị ụtọ ma onye anyị na-amụrụ Baịbụl bịa ọmụmụ ihe?

  • Foto si na vidio bụ́ “Nyere Ndị Ị Na-amụrụ Baịbụl Aka Ịna-abịa Ọmụmụ Ihe.” Ebe ụmụnna nwaanyị ji obi ụtọ na-ekele Joy mgbe a gbasara ọmụmụ ihe.

    “N’eziokwu, Chineke nọnyeere unu”

    Gịnị ka Joy hụrụ mgbe mbụ ọ bịara ọmụmụ ihe?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya