Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 2
  • Bazilaị Bụ Onye E Ji Ama Atụ n’Ihi na Ọ Ma Ebe Ike Ya Ruru

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Bazilaị Bụ Onye E Ji Ama Atụ n’Ihi na Ọ Ma Ebe Ike Ya Ruru
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Bazilaị Nwoke Maara Ihe Ọ Na-agaghị Emeli
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Ndị Kraịst Merala Agadi Jehova Ji Ozi Unu Na-ejere Ya Kpọrọ Ihe
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Ị Ga-adịli Umeala n’Obi ma Mgbe O Siri Ike Ime Otú Ahụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • Obi Umeala—Àgwà Na-akwalite Udo
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 2
Ebe Bazilaị na-agwa Eze Devid na ya agaghị eso ya aga Jeruselem.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Bazilaị Bụ Onye E Ji Ama Atụ n’Ihi na Ọ Ma Ebe Ike Ya Ruru

Eze Devid chọrọ ịkwanyere Bazilaị ùgwù maka ihe ọma o meere ya (2 Sam. 19:​32, 33; w07 7/15 14 ¶5)

Ebe ọ bụ na Bazilaị ma ebe ike ya ruru, o ji obi umeala jụ iso Devid gaa Jeruselem (2 Sam. 19:​34, 35; w07 7/15 14 ¶7)

Anyị kwesịrị ịma ebe ike anyị ruru ka Bazilaị (w07 7/15 15 ¶1-2)

Ịma ebe ike anyị ruru ga-eme ka anyị mara ihe ndị anyị ga-emeli na ihe ndị anyị na-agaghị emeli. Ka anyị nwee ike ime ihe dị Jehova mma, anyị ga-adịrịrị umeala n’obi. (Maị. 6:8) Olee uru ịkpa àgwà a ga-abara anyị?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya