Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 10
  • Uru Amamihe Bara

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Uru Amamihe Bara
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Amamihe nke Sitere n’Elu” Ọ̀ Na-arụ Ọrụ ná Ndụ Gị?
    Bịaruo Jehova Nso
  • Ekpere Solomọn Ji Obi Umeala Kpee n’Ihu Ọha
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ha Ji Ike Ha Niile na Obi Ha Niile Rụọ Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Sọlọmọn Bụ Eze Maara Ihe
    Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 10
Ebe Solomọn na-ekpe ikpe n’etiti ndị akwụna abụọ na-azọ otu nwa nwoke a mụrụ ọhụrụ. Onye nke ọ bụla na-ekwu na ọ bụ ya mụrụ nwa ahụ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Uru Amamihe Bara

Solomọn rịọrọ Jehova ka o nye ya amamihe (1 Eze 3:7-9; w11 12/15 8 ¶4-6)

Ihe Solomọn rịọrọ masịrị Jehova (1 Eze 3:10-13)

Obi ruru ndị Izrel ala mgbe Solomọn na-achị n’ihi na Solomọn ji amamihe Chineke na-enye kpọrọ ihe (1 Eze 4:25)

Onye maara ihe na-eleru ihe anya nke ọma, gbalịa ghọta ihe ahụ nke ọma ma jiri ihe ndị ọ chọpụtara mee mkpebi dị mma. Amamihe dị mma karịa ọlaedo. (Ilu 16:16) Otú anyị ga-esi enweta amamihe bụ ịrịọ Chineke ka o nye anyị ya, ịna-atụ egwu Chineke, ịdị obi umeala, na ịmụ Okwu ya nke ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya