Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 11
  • Ha Ji Ike Ha Niile na Obi Ha Niile Rụọ Ya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ha Ji Ike Ha Niile na Obi Ha Niile Rụọ Ya
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Uru Amamihe Bara
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Solomọn Ewuo Ụlọ Nsọ
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ekpere Solomọn Ji Obi Umeala Kpee n’Ihu Ọha
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Ụlọ Nsọ A Rụụrụ Jehova
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 11
Ebe Eze Solomọn nọ n’ebe a na-arụ ụlọ nsọ ahụ na-ege otu onye ọrụ ntị nke ọma ka ọ na-akọwara ya otú e sere a ga-esi arụ ụlọ ahụ.

Ebe Eze Solomọn gara ịhụ otú ọrụ si na-aga n’ụlọ nsọ ahụ

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ha Ji Ike Ha Niile na Obi Ha Niile Rụọ Ya

Solomọn ji ihe ndị kacha mma e ji arụ ụlọ rụọ ụlọ nsọ Chineke (1 Eze 5:6, 17; w11 2/1 15)

Ọtụtụ ndị sokwa rụọ ọrụ ahụ (1 Eze 5:13-16; it-1 424; it-2 1077 ¶1)

Solomọn na ndị Izrel rụsiri ọrụ ike ruo afọ asaa iji rụchaa ụlọ nsọ ahụ (1 Eze 6:38; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Solomọn na ndị Izrel rụụrụ Jehova ụlọ nsọ mara ezigbo mma, nke ga-eme ka a na-eto ya. Ihe mere ka ha nwee ike ime ihe a bụ n’ihi na ha ji obi ha niile rụọ ọrụ ahụ. Ma, ọ dị mwute na ọgbọ ndị nke nọchiri ha ejighịzi obi ha niile na-efe Jehova. Ha hapụrụ ụlọ nsọ ahụ, ya emebie, e mechaakwa bibie ya.

Ebe ụmụnna ji obi ụtọ na-ehicha Ụlọ Nzukọ Alaeze. N’azụ ha, e nwere ndị na-etinye ego n’igbe onyinye, ndị na-akparịta ụka, na onye na-ahazi akwụkwọ ọgbakọ.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị m na-eme ka m nwee ike ịnọgide jiri obi m niile na-efe Jehova?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya