Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Julaị p. 12
  • Ihe Ogidi Abụọ Ahụ Na-akụziri Anyị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ogidi Abụọ Ahụ Na-akụziri Anyị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • B8 Ụlọ Nsọ Solomọn Rụrụ
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Ha Ji Ike Ha Niile na Obi Ha Niile Rụọ Ya
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Otú Ị Ga-esi Mee Ka Ihe Gaziere Gị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-agba Ndị Ọzọ Ume n’Oge Ihe Siri Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Julaị p. 12
Ebe e si abanye n’ụlọ nsọ ahụ na ogidi kọpa abụọ dị n’akụkụ ya abụọ.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ihe Ogidi Abụọ Ahụ Na-akụziri Anyị

A rụrụ ogidi abụọ buru ibu n’ebe a ga-esi na-abata n’ụlọ nsọ ebe ndị mmadụ ga na-ahụ ha (1 Eze 7:15, 16; w13 12/1 13 ¶3)

A kpọrọ ogidi ndị ahụ aha nwere ezigbo ihe ha pụtara (1 Eze 7:21; it-1 348)

Jehova ga-enyere ndị ya aka mee ka ụlọ nsọ ahụ “kwụrụ chịm” ma ọ bụrụhaala na ha atụkwasị ya obi (Ihe e dere n’ala ala peeji banyere Jekin ná 1 Eze 7:21; Ọma 127:1)

O nwere ike ịbụ na Jehova nyeere anyị aka imeri ọtụtụ nsogbu ka anyị nwee ike ịbata n’ọgbakọ ya. Ma, anyị ga-anọgide na-atụkwasị ya obi iji mee ka ‘okwukwe anyị sie ike.’​—1 Kọr. 16:13.

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwa agbọghọ nọ n’ahịa na-anata broshọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” otu nwanna nwaanyị na-enye ya. 2. Ebe nwa agbọghọ ahụ na-agụ broshọ “Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi” n’ụlọ ya ma na-eche banyere ịṅụ sịga riri ya ahụ́. 3. Ebe a na-eme ya baptizim.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú m si egosi na m na-atụkwasị Jehova obi?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya