Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Septemba p. 8
  • Ị̀ Na-egosi na I Nwere Obi Ike Ka Esa?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Na-egosi na I Nwere Obi Ike Ka Esa?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Unu Ga-enweta Ụgwọ Ọrụ Maka Ọrụ Unu”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Jiri Oge E Nwere Udo Mee Ihe Ndị Bara Uru
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2020
  • Jiri Obi Gị Niile Na-efe Jehova
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • Otú Jehova Si Abịaru Anyị Nso
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Septemba p. 8

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ị̀ Na-egosi na I Nwere Obi Ike Ka Esa?

Esa ji obi ya niile kwado ezigbo ofufe (1 Eze 15:11, 12; w12 8/15 8 ¶4)

Esa ji obi ike gosi na ofufe Jehova dị ya mkpa karịa ya na ndị ezinụlọ ya ịdị ná mma (1 Eze 15:13; w17.03 19 ¶7)

E nwere ihe ndị Esa mejọrọ, ma Jehova weere ya ka onye ezi omume n’ihi àgwà ọma ya (1 Eze 15:14, 23; it-1 184-185)

Ebe nwa okorobịa bu akpa ya na-akwapụ n’ụlọ ndị mụrụ ya. Papa ya makụrụ nwunye ya na nwa ha nwaanyị na-ebe ákwá.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Ofufe Jehova ọ̀ na-anụ m ọkụ n’obi? M̀ kwụsịla iso onye ọ bụla hapụrụ Jehova, ma onye ezinụlọ m, na-akpa?’​—2 Jọn 9, 10.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya