Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 15
  • Jehova Ji Ekpere Anyị Kpọrọ Ihe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Ji Ekpere Anyị Kpọrọ Ihe
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Bịaruo Chineke Nso n’Ekpere
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • À ‘Na-edozi Ekpere Gị Dị Ka Ihe Nsure Ọkụ Na-esi Ísì Ụtọ’?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
  • Ekpere Òle Ndị Ka A Na-aza?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1991
  • Olee Otú Anyị Pụrụ Isi Bịakwute “Onye Na-anụ Ekpere”?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2006
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 15
Foto ndị na-egosi: Ebe ụmụnna anyị nọ n’ebe dị iche iche n’ụwa na-ekpe ekpere. 1. Nwata nwaanyị na nne ya chọrọ ịlakpu ụra. 2. Otu nwanna na-elekọta nwunye ya nọ n’ụlọ ọgwụ. 3. Nwanna nwoke gara ilegharị anya n’elu ugwu. 4. Nwanna nwaanyị ihe na-ewute n’obi. 5. Nwanna nwaanyị na-achọ ibido ịmụ ihe. 6. Nwanna nwoke nọ n’obodo na-emepechaghị emepe. 7. Di na nwunye na nwa ha nwaanyị chọrọ iri nri.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Ji Ekpere Anyị Kpọrọ Ihe

Ekpere ndị Jehova na-aza dị ka insens na-esi ísì ọma a na-eji achụrụ ya àjà mgbe niile n’ụlọ nsọ. (Ọma 141:2) Anyị gwa Nna anyị nke eluigwe otú anyị si hụ ya n’anya ma kelee ya, gwa ya ihe ndị na-echegbu anyị na ihe ndị anyị chọrọ, rịọkwa ya ka ọ na-eduzi anyị, ọ na-egosi na anyị ji adịm ná mma anyị na ya kpọrọ ihe. N’eziokwu, Jehova na-ewere nkenke ekpere ndị a na-ekpe ma anyị gaa ọmụmụ ihe ka ihe dị ezigbo mkpa n’ofufe anyị na-efe ya. Ma, ọ na-atọgbu Jehova atọgbu ma anyị wepụta oge buru ibu kọọrọ ya obi anyị mgbe anyị na-ekpe ekpere nke anyị.—Ilu 15:8.

LEENỤ VIDIO BỤ́ EJIGHỊ M EKPERE EGWU EGWU, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Olee ọrụ ndị Nwanna Johnson rụrụla n’ọgbakọ?

  • Olee otú Nwanna Johnson si ekpe ekpere nke gosiri na ọ tụkwasịrị Jehova obi?

  • Olee ihe ndị ị mụtara n’akụkọ Nwanna Johnson?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya