Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 13
  • Na-enwe Ọṅụ n’Agbanyeghị na Ihe Ndị Ị Tụrụ Anya Ha Emeghị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Na-enwe Ọṅụ n’Agbanyeghị na Ihe Ndị Ị Tụrụ Anya Ha Emeghị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị̀ Chetara?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2021
  • Mee Ka Ime Uche Chineke Na-agụsi Gị Agụụ Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Nyere Ndị Na-eto Eto Aka Ka Ha Na-eme Nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ì Chere na Ị Karịala Ịrụ Ọrụ E Ji Ike Ọkpụkpụ Aka Arụ?
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 13

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Na-enwe Ọṅụ n’Agbanyeghị na Ihe Ndị Ị Tụrụ Anya Ha Emeghị

Ọ nọ na-agụsi Devid agụụ ike ịrụrụ Jehova ụlọ nsọ mara mma (1 Ihe 17:1, 2; w06 7/15 19 ¶1)

Jehova gwara Devid na ọ bụghị ya ga-arụ ụlọ nsọ ahụ (1 Ihe 17:4)

Devid ji obi ya niile na-arụ ọrụ nke Jehova nyere ya (1 Ihe 17:7; 18:14)

Foto ndị na-egosi: 1. Ebe otu nwanna nwoke obi dara mbà nọ ọdụ n’ígwè ndị ngwọrọ, e tinyekwaara ya ihe na-enyere ya aka iku ume. 2. Ebe nwanna nwoke ahụ ji obi ụtọ na-agwa otu nwoke bịara n’ebe a kpọsara akwụkwọ anyị okwu.

Ọ bụrụ na nká, ọrịa, ma ọ bụkwanụ ihe ọzọ emee ka ị ghara iru eru ịrụ ọrụ ụfọdụ, jiri obi gị niile na-arụ ndị nke ị ga-arụli.​—Ọrụ 18:5; w21.08 22 ¶11.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya