Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mach p. 5
  • Eze Solomọn Kpebiri Ime Ihe Na-adịghị Mma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eze Solomọn Kpebiri Ime Ihe Na-adịghị Mma
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Sọlọmọn Bụ Eze Maara Ihe
    Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
  • Gịnị Ka Ị Na-amụta N’àgwà Ọma Ya Nakwa N’àgwà Ọjọọ Ya?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2011
  • Na-agba Ndị Ọzọ Ume n’Oge Ihe Siri Ike
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • “Tụkwasịnụ Jehova Bụ́ Chineke Unu Obi”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mach p. 5
Ebe Eze Solomọn na-eche banyere ihe ọ chọrọ ikpebi. Foto ndị na-egosi: 1. Obodo a rụsiri ike. 2. Ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya. 3. Ebe ụmụ nwoke abụọ ji nkume na-arụ mgbidi.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Eze Solomọn Kpebiri Ime Ihe Na-adịghị Mma

[Kpọnye vidio Ihe Akwụkwọ 2 Ihe E Mere Na-ekwu.]

Solomọn si n’Ijipt na-enweta ọtụtụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya (Diut. 17:15, 16; 2 Ihe 1:14, 17)

A rụrụ ọtụtụ obodo, kpọtakwa ọtụtụ ndị ga na-elekọta ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya ndị ahụ sozi n’ihe ndị e ji alụ agha Solomọn nwere (2 Ihe 1:14; it-1 174 ¶5; 427)

Ọ bụ eziokwu na ihe gaziiri ndị Izrel n’oge Solomọn na-achị, ma ha nupụụrụ Eze Rehoboam isi n’ihi na o wepụghị ibu arọ nna ya boro ha, kama ọ tụkwasịdịrị ihe na ya. (2 Ihe 10:3, 4, 14, 16) Ihe ọ bụla anyị kpebiri ime nwere ike ịbara anyị uru ma ọ bụ ghọ anyị ahịa.—Gal. 6:7.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya