Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mach p. 7
  • “Chebe Obi Gị”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Chebe Obi Gị”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ịgụ Baịbụl Kwa Ụbọchị na Ịchọ Amamihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Otú I Si Na-eme
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Ihe Anyị Ga-amụta n’Okwu Ikpeazụ Ụmụ Nwoke Kwesịrị Ntụkwasị Obi Kwuru
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mach p. 7

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Chebe Obi Gị”

Solomọn si n’ike mmụọ nsọ dee, sị: “N’ime ihe niile ị na-eche nche, chebe obi gị.” (Ilu 4:23) Ma, ọ dị mwute na ndị Izrel, bụ́ ndị Chineke, kwụsịrị ‘iji obi ha niile’ na-eme ihe Jehova kwuru. (2 Ihe 6:14) Eze Solomọn kwedịrị ka ndị nwunye ya mee ka o fewe chi ọzọ dị iche iche. (1 Eze 11:4) Olee otú ị ga-esi chebe obi gị? Ọ bụ ya bụ isiokwu gbara n’Ụlọ Nche a na-amụ amụ nke Jenụwarị 2019, peeji nke 14-19.

LEENỤ VIDIO BỤ́ IHE M MỤTARA N’ỤLỌ NCHE—CHEBE OBI GỊ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

Olee ihe ndị gaara akpa ụmụnna ndị a aka ọjọọ? Oleekwa otú isiokwu a gbara n’Ụlọ Nche a na-amụ amụ si nyere ha aka ichebe obi ha?

  • Foto si na vidio bụ́ “Ihe M Mụtara n’Ụlọ Nche n’Isiokwu Bụ́ Olee Otú Ị Ga-esi Chebe Obi Gị?” Ebe Brent na Lauren na-akọ ihe ha mụtara.

    Brent na Lauren

  • Foto si na vidio bụ́ “Ihe M Mụtara n’Ụlọ Nche n’Isiokwu Bụ́ Olee Otú Ị Ga-esi Chebe Obi Gị?” Ebe Umjay na-agụ gbasara ụlọ ndị a chọrọ ire ere.

    Umjay

  • Foto si na vidio bụ́ “Ihe M Mụtara n’Ụlọ Nche n’Isiokwu Bụ́ Olee Otú Ị Ga-esi Chebe Obi Gị?” Ebe Happy na-akọ ihe ọ mụtara.

    Happy Layou

Olee otú isiokwu a si nyere gịnwa aka?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya