Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 9
  • Jehova Bụ “Nna Ụmụ Na-enweghị Nna”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jehova Bụ “Nna Ụmụ Na-enweghị Nna”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Jiri Ndụmọdụ Ndị Dị na Baịbụl Nyere Ụmụ Gị Aka Ịna-eme Nke Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • “Họrọnụ . . . Onye Unu Ga-efe”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Dịrị Umeala n’Obi ma E Nwee Ihe Ị Na-amaghị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 9
Ebe nwata nwoke ahụ bụ́ Onyeàmà Jehova e sere n’isiokwu bụ́ “Ị Ga-efeli Jehova n’Agbanyeghị na Ndị Mụrụ Gị Ejighị Ofufe Jehova Kpọrọ Ihe” na nwanna nwoke bụ́ dimkpa na-ekwurịta okwu ka ha nọ n’ozi ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jehova Bụ “Nna Ụmụ Na-enweghị Nna”

Kwa afọ, ọtụtụ ndị na-eto eto na-ekpebi na ha ga-abụ enyi Jehova. (Ọma 110:3) Unu ndị na-eto eto, ihe banyere onye ọ bụla n’ime unu na-emetụ Jehova n’obi. Ọ ghọtara ihe ndị unu na ha na-alụ, ọ na-ekwekwa unu nkwa na ọ ga-enyere unu aka ife ya. Ọ bụrụ na ọ bụ naanị mama gị ma ọ bụ naanị papa gị na-azụ gị, cheta na Jehova bụ “nna ụmụ na-enweghị nna.” (Ọma 68:5) Ọ bụrụ na Jehova azụọ gị, ihe ga-agaziri gị n’agbanyeghị otú ihe si dịrị gị n’ụlọ unu.​—1 Pita 5:10.

Foto si na vidio bụ́ “Ndị Na-Agbasi Mbọ Ike Ka Okwukwe Ha Sie Ike—Ndị Naanị Nne Ma Ọ Bụ Nna Ha Na-azụ.” Tammy Ludlow.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NDỊ NA-AGBASI MBỌ IKE KA OKWUKWE HA SIE IKE​—NDỊ NAANỊ NNE MA Ọ BỤ NNA HA NA-AZỤ, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Gịnị ka ị mụtara n’ihe Tammy, Charles, na Jimmy kọrọ?

  • Olee ihe e kwuru n’Abụ Ọma 27:10 ga-emesi ndị ọ bụ naanị papa ha ma ọ bụ naanị mama ha na-azụ obi ike?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya