Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 15
  • Ka Ịmalite Mkparịta Ụka Na-atọ Gị Ụtọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ka Ịmalite Mkparịta Ụka Na-atọ Gị Ụtọ
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Nyere Ndị Nwere Mmasị n’Ozi Ọma Aka Ozugbo
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Otú I Si Na-eme
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Dịrị Umeala n’Obi ma E Nwee Ihe Ị Na-amaghị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 15

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ka Ịmalite Mkparịta Ụka Na-atọ Gị Ụtọ

Anyị na ndị mmadụ ịkparịta ụka mgbe anyị na-anọghị n’ozi so n’ụzọ kacha eme obi ụtọ na ụzọ magburu onwe ya e si ekwusa ozi ọma. Ma, ụjọ nwere ike ijide anyị ịmalite mkparịta ụka ma ọ bụrụ na anyị na-echegbukarị onwe anyị banyere otú anyị ga-esi ewebata ihe Baịbụl kwuru. Kama ịna-echegbu onwe gị gbasara ihe ị ga-ekwu iji zie onye gị na ya na-akparịta ụka ozi ọma, lekwasị anya n’igosi ya na i nwere mmasị n’ebe ọ nọ. (Mat. 22:39; Fil. 2:4) Ọ bụrụ na mgbe unu na-akparịta ụka, ohere adapụta ka i zie ya ozi ọma, i nwere ọtụtụ ihe ga-enyere gị aka ime otú ahụ.

Olee otú ihe ndị a anyị ji ezi ozi ọma ga-esi enyere gị aka iji ihe gị na mmadụ kwuru mgbe unu na-akparịta ụka zie ya ozi ọma?

Kaadị JW.ORG.
Akara jw.org.
Foto ndị na-egosi: Traktị dị iche iche. 1. “Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?” 2. “Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?” 3. “Gịnị Ga-eme Ka Unu Na-enwe Obi Ụtọ n’Ụlọ Unu?” 4. “Ònyedị Na-achị Ụwa A?” 5. “Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?” 6. “Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adị Ndụ Ọzọ?” 7. “Gịnị Bụ Alaeze Chineke?” 8. “Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?”

LEENỤ VIDIO BỤ́ “A NA-EJI ÍGWÈ AMỤCHA ÍGWÈ”​—ỊMALITE MKPARỊTA ỤKA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ A:

Olee ihe atọ ga-enyere anyị aka ịna-emekwu nke ọma n’ịmalite mkparịta ụka?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya