Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 10
  • “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ọṅụ Jehova Bụ Ike Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
  • Ọṅụ Jehova
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Gosi na Ị Na-akwado Jehova Mgbe Ị Na-ahọrọ Ndị Gị na Ha Ga-abụ Enyi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ọṅụ Jehova
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 10
Ebe Ezra ji akwụkwọ mpịakọta n’aka na-eto Jehova n’ihu ndị Izrel.

Ebe Ezra na-agụpụtara ndị Izrel Iwu Jehova, na-etokwa Jehova

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

“Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike”

Ndị Izrel zukọtara ka ha nụ Iwu Chineke Ezra na-agụpụta (Nehe. 8:1, 2; w13 10/15 21 ¶2; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Ihe a bụ oge ndị Izrel kwesịrị iji ṅụrịa ọṅụ n’ofufe ha na-efe Jehova, ọ bụghị oge ha kwesịrị iruwe uju maka mmehie ndị ha mere n’oge gara aga (Nehe. 8:9, 11, 12)

Ọṅụ Jehova bụụrụ ndị na-efe ya ebe a rụsiri ike (Nehe. 8:10; w07 7/15 22 ¶9-10)

Ebe otu di na nwunye na-akatabeghị ahụ́ na di na nwunye ọzọ merela agadi ji obi ụtọ na-akparịta ụka ná mgbakọ ukwu.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘N’agbanyeghị nsogbu ndị na-abịara m, olee ihe ndị mere m kwesịrị iji na-enwe ọṅụ?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya