AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
Ha Hapụrụ Ihe Ụfọdụ Maka Jehova
A gwara ezinụlọ ụfọdụ n’Izrel ka ha hapụ ala ha na ụlọ ha gaa biri na Jeruselem (Nehe. 11:1; w98 10/15 22 ¶13)
A gọziri ndị ji obi ha niile kweta ịga biri na Jeruselem (Nehe. 11:2; w86 6/1 22)
O nweghị mgbe ngọzi Jehova na-anaghị akarị ihe ọ bụla anyị hapụrụ iji fee ya (Mal. 3:10; w16.04 7 ¶15)
JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ngọzi ndị m nwetarala n’ihi na m hapụrụ ihe ụfọdụ iji jeere Jehova ozi?’